Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 6:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 O wukwara ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ dum ka ha dịrị kubit ise n’ịdị elu, osisi+ sida jikọtara ha na ụlọ ahụ.

  • Ezikiel 41:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee tụọ ahụ́ ụlọ ahụ, ya adịrị kubit isii. Ụlọ nke dị n’akụkụ ya dị kubit anọ n’obosara gbaa gburugburu; ọ dị gburugburu ụlọ ahụ.+

  • Ezikiel 41:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 E nwere windo ndị dị warara+ ná mpụta karịa otú ha dị n’ime. A tụkwara nkwụ n’ebe dị iche iche n’akụkụ abụọ nke ihe owuwu ụzọ mbata ahụ nakwa n’ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ụlọ ahụ nakwa n’ihe e ji kụchie ihu ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya