-
Ezikiel 41:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ọnụ ụzọ nke ụlọ ndị ahụ, bụ́ ndị dị n’akụkụ, chere ihu n’ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla, otu ọnụ ụzọ dị n’ebe ugwu, otu ọnụ ụzọ adịrị na ndịda; ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla dị kubit ise n’obosara gbaa gburugburu.
-