1 Ndị Eze 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ gbakwụnyekwara ihe owuwu gburugburu akụkụ mgbidi ụlọ ahụ, ná mgbidi ụlọ ahụ gburugburu ụlọ nsọ ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ wuokwa ụlọ ndị dị n’akụkụ+ gburugburu ya. 2 Ihe E Mere 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee wuo ụlọ nke nwere Ebe Kasị Nsọ,+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, otú ahụkwa ka obosara ya hà, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ;+ o wee jiri ọlaedo dị mma nke dị narị talent isii machie ya.
5 Ọ gbakwụnyekwara ihe owuwu gburugburu akụkụ mgbidi ụlọ ahụ, ná mgbidi ụlọ ahụ gburugburu ụlọ nsọ ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ wuokwa ụlọ ndị dị n’akụkụ+ gburugburu ya.
8 O wee wuo ụlọ nke nwere Ebe Kasị Nsọ,+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, otú ahụkwa ka obosara ya hà, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ;+ o wee jiri ọlaedo dị mma nke dị narị talent isii machie ya.