48 O wee kpọbata m n’ime ihe owuwu ụzọ mbata nke ụlọ ahụ.+ O wee tụọ ogidi dị n’akụkụ ihe owuwu ụzọ mbata ahụ, tụta kubit ise n’otu akụkụ nakwa kubit ise n’akụkụ nke ọzọ. Obosara ọnụ ụzọ ámá ahụ dị kubit atọ n’otu akụkụ, dịkwa kubit atọ n’akụkụ nke ọzọ.