Ọpụpụ 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ndị Izrel nụrụ ozi ọjọọ a, ha malitere iru uju;+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ha yi ihe ịchọ mma ya. 2 Samuel 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Unu ụmụ nwaanyị Izrel, kwaaranụ Sọl ákwá,Onye yiwere unu uwe uhie a chọrọ mma,Onye tinyere ihe ịchọ mma ọlaedo n’uwe unu.+
4 Mgbe ndị Izrel nụrụ ozi ọjọọ a, ha malitere iru uju;+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ha yi ihe ịchọ mma ya.
24 Unu ụmụ nwaanyị Izrel, kwaaranụ Sọl ákwá,Onye yiwere unu uwe uhie a chọrọ mma,Onye tinyere ihe ịchọ mma ọlaedo n’uwe unu.+