18 Osisi sida nke dị n’ụlọ ahụ dị n’ime nwere ihe ịchọ mma dị n’ọdịdị afụfa ọhịa+ na okooko osisi+ ndị dị okirikiri a pịrị na ha. Ha dum bụ osisi sida; ọ dịghị nkume a na-ahụ anya.
39 Ya mere, otu onye gara n’ọhịa ịghọrọ mkpụrụ malo,+ o wee hụ osisi vaịn ọhịa wee gaa ghọrọ aṅara ọhịa ọ mịrị, ghọjuo uwe ya, o wee bịa binye ya n’ite ofe ahụ, n’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ.