Aịzaya 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+
19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ.+ Ozu m niile ga-ebili.+ Tetanụ tie mkpu ọṅụ, unu ndị bi n’ájá!+ N’ihi na igirigi gị+ dị ka igirigi nke ahịhịa malo,+ ala ga-amụpụtakwa ndị na-adịghị ndụ.+