Ọpụpụ 39:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ. Ọpụpụ 39:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+
32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.
43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+