Ọpụpụ 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere oriọna ndị ahụ, oriọna asaa ahụ ga na-enwu n’ihu ebe ihe ndọba oriọna ahụ dị.’”+ 2 Ihe E Mere 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha mechikwara ọnụ ụzọ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata ma menyụọ oriọna dị iche iche.+ Ha esureghịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ Ha achụghịkwara Chineke Izrel àjà nsure ọkụ n’ebe nsọ.+ Luk 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Keenụ ájị̀ n’úkwù,+ ka oriọna+ unu na-enwukwa enwu,
23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+
2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere oriọna ndị ahụ, oriọna asaa ahụ ga na-enwu n’ihu ebe ihe ndọba oriọna ahụ dị.’”+
7 Ha mechikwara ọnụ ụzọ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata ma menyụọ oriọna dị iche iche.+ Ha esureghịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ Ha achụghịkwara Chineke Izrel àjà nsure ọkụ n’ebe nsọ.+