Ọpụpụ 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 A ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile. 2 Ihe E Mere 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 tinyere okooko ya na oriọna ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee, (ọ bụ ọlaedo a na-agwaghị agwa,)
9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile.
21 tinyere okooko ya na oriọna ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee, (ọ bụ ọlaedo a na-agwaghị agwa,)