Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. Levitikọs 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi e ji kpuchie Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ;+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu ihe mkpuchi ahụ.+ 2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.
2 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gwa Erọn nwanne gị nwoke na ọ bụghị mgbe niile ka ọ ga na-abata n’ebe nsọ,+ n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi e ji kpuchie Igbe ahụ, ka ọ ghara ịnwụ;+ n’ihi na m ga na-apụta n’ígwé ojii+ n’elu ihe mkpuchi ahụ.+
14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.