Ọnụ Ọgụgụ 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+ Ekliziastis 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+
2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+
4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+
33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+