Diuterọnọmi 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+ 2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.
29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.