Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 119:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mee ka obi m dịrị n’ihe ncheta gị,+Ọ bụghị n’uru.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka Onyenwe anyị na-eduzi obi unu n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ya bụ, ka unu wee hụ Chineke n’anya,+ ka unu wee na-atachikwa obi+ n’ihi Kraịst.
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
5 Ka Onyenwe anyị na-eduzi obi unu n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ya bụ, ka unu wee hụ Chineke n’anya,+ ka unu wee na-atachikwa obi+ n’ihi Kraịst.