Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+ Jeremaya 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+
9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+
23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+