Abụ Ọma 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ụkwụ m dịgide n’ụzọ gị,+Bụ́ ebe a na-agaghị eme ka ụkwụ m maa jijiji.+ Abụ Ọma 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Jehova na-eme ka nzọụkwụ nke dimkpa guzosie ike,+Ụzọ ya na-atọkwa Ya ụtọ.+ Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nyefee ọrụ gị n’aka Jehova,+ atụmatụ gị ga-eguzosikwa ike.+ Ilu 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ijeụkwụ dimkpa si n’ebe Jehova nọ.+ Olee otú mmadụ ga-esi mata ụzọ nke ya?+ Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ, o sikwara ike njite.+ Ònye pụrụ ịmara ya?