Jenesis 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 na Ofa+ na Havila+ na Jobab;+ ndị a niile bụ ụmụ Jọktan. 1 Ndị Eze 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọtụtụ ụgbọ mmiri+ Haịram ndị si Ofa+ bute ọlaedo sikwa Ofa bute osisi algọm+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+ 1 Ihe E Mere 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 puku talent ọlaedo atọ, bụ́ ọlaedo si Ofa,+ nakwa puku talent ọlaọcha asaa a nụchara anụcha, maka itechi ahụ́ ụlọ; 2 Ihe E Mere 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-ejere Haịram+ ozi na ndị na-ejere Sọlọmọn ozi bụ́ ndị si Ofa bute ọlaedo+ butekwara osisi algọm+ na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Job 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụkwa na i lie nkume dị oké ọnụ ahịa n’ala,Debekwa ọlaedo Ofa+ n’oké nkume dị na ndagwurugwu iyi, Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.
11 Ọtụtụ ụgbọ mmiri+ Haịram ndị si Ofa+ bute ọlaedo sikwa Ofa bute osisi algọm+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+
4 puku talent ọlaedo atọ, bụ́ ọlaedo si Ofa,+ nakwa puku talent ọlaọcha asaa a nụchara anụcha, maka itechi ahụ́ ụlọ;
10 Ndị na-ejere Haịram+ ozi na ndị na-ejere Sọlọmọn ozi bụ́ ndị si Ofa bute ọlaedo+ butekwara osisi algọm+ na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+
24 Ọ bụrụkwa na i lie nkume dị oké ọnụ ahịa n’ala,Debekwa ọlaedo Ofa+ n’oké nkume dị na ndagwurugwu iyi, Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.
9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.