1 Ndị Eze 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee gaa Ofa+ bute narị talent ọlaedo+ anọ na iri abụọ n’ebe ahụ ma bulatara ya Eze Sọlọmọn. Job 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A pụghị iji ọlaedo Ofa,+Ma ọ bụ nkume oniks dị ụkọ, ya na safaya, kwụọ ụgwọ ya. Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị. Aịzaya 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-eme ka mmadụ efu dị ụkọ karịa ọlaedo a nụchara anụcha,+ meekwa ka mmadụ dị ụkọ karịa ọlaedo nke Ofa.+
9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.
12 M ga-eme ka mmadụ efu dị ụkọ karịa ọlaedo a nụchara anụcha,+ meekwa ka mmadụ dị ụkọ karịa ọlaedo nke Ofa.+