2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ 1 Ihe E Mere 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Abishaị+ nwa Zeruya+ gburu ndị Idọm na Ndagwurugwu Nnu,+ puku mmadụ iri na asatọ. Abụ Ọma 60:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Ntụziaka e nyere onye nduzi Okooko Lili nke Ihe Ncheta. Miktam. Abụ ọma Devid. Maka ịkụzi ihe.+ Mgbe ya na Eram-nehareyim na Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Idọm dị puku mmadụ iri na abụọ na Ndagwurugwu Nnu.+
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
Ntụziaka e nyere onye nduzi Okooko Lili nke Ihe Ncheta. Miktam. Abụ ọma Devid. Maka ịkụzi ihe.+ Mgbe ya na Eram-nehareyim na Eram-Zoba lụrụ ọgụ, Joab wee laghachi gbuo ndị Idọm dị puku mmadụ iri na abụọ na Ndagwurugwu Nnu.+