Matiu 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a wee nye ha iwu, sị:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria;+
5 Jizọs zipụrụ mmadụ iri na abụọ a wee nye ha iwu, sị:+ “Unu abanyela n’okporo ụzọ ndị mba ọzọ, unu abanyekwala n’obodo ndị Sameria;+