Ilu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mara ihe, nwa m, wee mee ka obi m ṅụrịa,+ ka m wee zaa onye na-akwa m emo okwu.+ Aịzaya 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ ihe Rabshake kwuru,+ onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+ Aịzaya 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ ihe Rabshake kwuru,+ onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+
17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+