Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+ Ilu 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye nzuzu na-eleda nne ya anya.+ Ilu 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nwa m, ọ bụrụ na obi gị amara ihe,+ obi m ga-aṅụrị ọṅụ, ee, obi nke m.+ Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ. 2 Jọn 4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi na ahụwo m ụfọdụ n’ime ụmụ gị+ ka ha na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ dị nnọọ ka anyị natara iwu site n’aka Nna anyị.+
17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ.
4 M na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu n’ihi na ahụwo m ụfọdụ n’ime ụmụ gị+ ka ha na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ dị nnọọ ka anyị natara iwu site n’aka Nna anyị.+