Abụ Ọma 66:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile. Abụ Ọma 121:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 121 M ga-eleli anya lee ugwu dị iche iche.+Olee ebe enyemaka m ga-esi bịa?+
13 M ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ bata n’ime ụlọ gị;+M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 116:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emezu nkwa niile m kwere Jehova,+Ee, m ga-emezu ha n’ihu ndị ya niile. Abụ Ọma 121:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 121 M ga-eleli anya lee ugwu dị iche iche.+Olee ebe enyemaka m ga-esi bịa?+