2 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze Izrel na eze Juda na eze Idọm+ wee gawa, ha nọkwa na-aga gburugburu ruo ụbọchị asaa, e nweghịkwa mmiri maka ndị agha ha nakwa maka anụ ụlọ ndị so ha.
9 Eze Izrel na eze Juda na eze Idọm+ wee gawa, ha nọkwa na-aga gburugburu ruo ụbọchị asaa, e nweghịkwa mmiri maka ndị agha ha nakwa maka anụ ụlọ ndị so ha.