2 Ndị Eze 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Menahem wee weta ọlaọcha ahụ n’akpa Izrel, n’akpa ndị dimkpa niile bụ́ dike,+ ka o wee nye eze Asiria shekel ọlaọcha iri ise maka nwoke ọ bụla. Eze Asiria wee laghachi, ọ nọgideghịkwa n’ebe ahụ n’ala ahụ.
20 Menahem wee weta ọlaọcha ahụ n’akpa Izrel, n’akpa ndị dimkpa niile bụ́ dike,+ ka o wee nye eze Asiria shekel ọlaọcha iri ise maka nwoke ọ bụla. Eze Asiria wee laghachi, ọ nọgideghịkwa n’ebe ahụ n’ala ahụ.