1 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn ji afọ iri na atọ wuo ụlọ nke ya,+ o wee wuchaa ụlọ ya dum.+ Emọs 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-eme ka ọkụ gbaa Juda, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na Jeruselem.’+