-
Jeremaya 52:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 E jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ,+ otu n’ime ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit ise n’ịdị elu;+ e ji naanị ọla kọpa kpụọ ihe a kpara akpa nakwa mkpụrụ pọmigranet ndị e ji gbaa ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu;+ ogidi nke abụọ nwekwara ihe ndị a, tinyere mkpụrụ pọmigranet ndị ahụ.+
-