2 Ndị Eze 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee gbadaa, mikpuo onwe ya ugboro asaa na Jọdan dị ka onye nke ezi Chineke+ kwuru, anụ ahụ́ ya wee lọghachi dị ka anụ ahụ́ nwata,+ o wee dị ọcha.+ Luk 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+
14 O wee gbadaa, mikpuo onwe ya ugboro asaa na Jọdan dị ka onye nke ezi Chineke+ kwuru, anụ ahụ́ ya wee lọghachi dị ka anụ ahụ́ nwata,+ o wee dị ọcha.+
27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+