Diuterọnọmi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe. Jọn 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 wee sị ya: “Gaa saa anya gị+ n’ọdọ mmiri Siloam”+ (nke a sụgharịrị ịbụ ‘Mmiri e zitere ezite’). O wee gaa saa anya ya.+ Ọ lọghachiri na-ahụ ụzọ.+
2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe.
7 wee sị ya: “Gaa saa anya gị+ n’ọdọ mmiri Siloam”+ (nke a sụgharịrị ịbụ ‘Mmiri e zitere ezite’). O wee gaa saa anya ya.+ Ọ lọghachiri na-ahụ ụzọ.+