Levitikọs 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ahụ, ọ ga-efesa+ ya ugboro asaa+ n’ahụ́ onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha pụọ n’ekpenta, ọ ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha,+ ọ ga-ahapụkwa nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+ Ọnụ Ọgụgụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ahụ, Elieza onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara ya ma fesa ọbara ya kpọmkwem n’ihu ụlọikwuu nzute ugboro asaa.+
7 Mgbe ahụ, ọ ga-efesa+ ya ugboro asaa+ n’ahụ́ onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha pụọ n’ekpenta, ọ ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha,+ ọ ga-ahapụkwa nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+
4 Mgbe ahụ, Elieza onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara ya ma fesa ọbara ya kpọmkwem n’ihu ụlọikwuu nzute ugboro asaa.+