Abụ Ọma 60:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nyere anyị aka ka anyị pụta n’ahụhụ,+N’ihi na nzọpụta nke si n’aka mmadụ abaghị uru.+ Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova+Karịa ịtụkwasị mmadụ obi.+ Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+ Aịzaya 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Maka ọdịmma unu, hapụnụ mmadụ, bụ́ onye na-eji imi ya eku ume,+ n’ihi na ọ̀ bụ gịnị mere a ga-eji jiri ya kpọrọ ihe?+ Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+
3 Unu atụkwasịla ndị a ma ama obi,+Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye ọ na-adịghị nzọpụta dị n’aka ya.+
22 Maka ọdịmma unu, hapụnụ mmadụ, bụ́ onye na-eji imi ya eku ume,+ n’ihi na ọ̀ bụ gịnị mere a ga-eji jiri ya kpọrọ ihe?+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+