15 Nwaanyị ọ̀ pụrụ ichefu nwa ya ka na-aṅụ ara, nke na ọ gaghị emere nwa ọ mụrụ ebere?+ Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu,+ ma mụ onwe m agaghị echefu gị.+
10 “‘“Ya mere, ndị bụ́ nna ga-eri ụmụ ha n’ime gị,+ ụmụ ga-erikwa ndị nna ha, m ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’ime gị, chụsasịakwa ndị gị niile fọdụrụnụ ebe niile.”’*+