Levitikọs 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Unu ga-eri anụ ụmụ unu ndị ikom, unu ga-erikwa anụ ụmụ unu ndị inyom.+ Diuterọnọmi 28:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Nwaanyị nke na-agbasighị ike, nke a zụtọrọ azụtọ n’etiti unu, nke na-anwatụbeghịkwa ịzọ ọbụ ụkwụ ya n’ala n’ihi ịbụ onye a zụtọrọ azụtọ na onye na-agbasighị ike,+ ga na-ele di ya ọ hụrụ n’anya na nwa ya nwoke na nwa ya nwaanyị anya ọjọọ, 2 Ndị Eze 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Eze wee gaa n’ihu ịsị ya: “Gịnị na-eme gị?” O wee sị: “Nwaanyị a sịrị m, ‘Weta nwa gị ka anyị rie taa, anyị ga-erikwa nwa nke m echi.’+
56 Nwaanyị nke na-agbasighị ike, nke a zụtọrọ azụtọ n’etiti unu, nke na-anwatụbeghịkwa ịzọ ọbụ ụkwụ ya n’ala n’ihi ịbụ onye a zụtọrọ azụtọ na onye na-agbasighị ike,+ ga na-ele di ya ọ hụrụ n’anya na nwa ya nwoke na nwa ya nwaanyị anya ọjọọ,
28 Eze wee gaa n’ihu ịsị ya: “Gịnị na-eme gị?” O wee sị: “Nwaanyị a sịrị m, ‘Weta nwa gị ka anyị rie taa, anyị ga-erikwa nwa nke m echi.’+