Jenesis 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebram kwukwara, sị: “Lee! Ọ dịghị mkpụrụ i nyere m,+ lee! ọ bụkwa nwa+ ụlọ m ga-anọchi m dị ka onye nketa.” 1 Timoti 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.
3 Ebram kwukwara, sị: “Lee! Ọ dịghị mkpụrụ i nyere m,+ lee! ọ bụkwa nwa+ ụlọ m ga-anọchi m dị ka onye nketa.”
8 N’ezie, ọ bụrụ na onye ọ bụla adịghị egboro ndị nke ya mkpa ha,+ karịsịa, ndị bụ́ ndị ezinụlọ ya,+ ọ jụwo+ okwukwe anyị,+ jọkarịakwa onye na-ekweghị ekwe ná njọ.