2 Ndị Eze 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo echi ya na ọ chịịrị ákwà ihe ndina, sụnye ya na mmiri ma were ya sachie ya ihu,+ o wee nwụọ.+ Hazel+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
15 O wee ruo echi ya na ọ chịịrị ákwà ihe ndina, sụnye ya na mmiri ma were ya sachie ya ihu,+ o wee nwụọ.+ Hazel+ wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.