2 Ndị Eze 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel. 2 Ihe E Mere 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehọshafat wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu;+ ma ya na Ehab+ gọrọ ọgọ.+ 2 Ihe E Mere 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+
26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel.
6 O wee na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ dị nnọọ ka ndị ụlọ Ehab mere; n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab,+ o wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+