1 Ndị Eze 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi ya, o si n’ebe ahụ pụọ wee hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka ọ na-akọ ọrụ,+ ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọkwa ọrụ n’ihu ya, ya onwe ya ji abụọ nke ikpeazụ. Ya mere, Ịlaịja gafetara n’ebe ọ nọ wee wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+ 2 Ndị Eze 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, ọ chịlitere uwe e ji mara+ Ịlaịja, nke dapụnahụrụ ya, wee laghachi ma guzoro n’ụsọ osimiri Jọdan.
19 N’ihi ya, o si n’ebe ahụ pụọ wee hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka ọ na-akọ ọrụ,+ ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọkwa ọrụ n’ihu ya, ya onwe ya ji abụọ nke ikpeazụ. Ya mere, Ịlaịja gafetara n’ebe ọ nọ wee wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+
13 E mesịa, ọ chịlitere uwe e ji mara+ Ịlaịja, nke dapụnahụrụ ya, wee laghachi ma guzoro n’ụsọ osimiri Jọdan.