Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 19:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 N’ihi ya, o si n’ebe ahụ pụọ wee hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka ọ na-akọ ọrụ,+ ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọkwa ọrụ n’ihu ya, ya onwe ya ji abụọ nke ikpeazụ. Ya mere, Ịlaịja gafetara n’ebe ọ nọ wee wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+

  • 2 Ndị Eze 1:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ha wee sị ya: “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ mee,+ o kekwara ájị̀ akpụkpọ anụ n’úkwù ya.”+ Ọ sịrị ozugbo: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.”

  • Zekaraya 13:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ihere ga-eme ndị amụma,+ ihere ga-eme onye nke ọ bụla n’ihi ọhụụ ọ hụrụ mgbe ọ na-ebu amụma; ha agaghịkwa eyi uwe ndị amụma e ji ajị anụ mee+ iji na-aghọgbu ndị mmadụ.

  • Matiu 3:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ma Jọn nke a yi uwe e ji ajị kamel mee,+ keekwa ájị̀ akpụkpọ anụ+ n’úkwù; nri ya bụkwa igurube+ na mmanụ aṅụ ọhịa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya