5 ka ha nyefeekwa ya ndị na-arụ ọrụ+ ahụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị a họpụtara ahọpụta, ka ha wee nye ya ndị ahụ na-arụ ọrụ ahụ, bụ́ ndị nọ n’ụlọ Jehova, ka ha rụzie ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ,+
12 Eze na Jehoyada na-ewere ya nye ndị na-arụ ọrụ+ n’ụlọ Jehova,+ ha wee na-ego ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ maka ịrụzi ụlọ Jehova,+ tinyere ndị ọrụ ígwè na ọla kọpa maka ịrụzi ụlọ Jehova.+