1 Ndị Eze 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile. Ndị Hibru 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+
36 O wee ruo n’oge+ e ji achụ àjà ọka na Ịlaịja onye amụma bịarutere nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik+ na Izrel,+ ka a mara taa na ị bụ Chineke n’Izrel+ nakwa na m bụ ohu gị nakwa na ọ bụ dị ka okwu gị si dị+ ka m mere ihe ndị a niile.
39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+