2 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Pika+ nwa Remalaya+ wee gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri abụọ, ndị bụcha ndị dike, n’otu ụbọchị na Juda, n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha.
6 Pika+ nwa Remalaya+ wee gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri abụọ, ndị bụcha ndị dike, n’otu ụbọchị na Juda, n’ihi na ha hapụrụ Jehova+ bụ́ Chineke ndị nna nna ha.