2 Ndị Eze 15:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’oge ahụ, Jehova malitere izite+ Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya ka ha buso Juda agha. Aịzaya 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo n’ụbọchị Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya, bụ́ eze Juda, na Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere Jeruselem ibuso ya agha, ma ha enweghị ike ibuso ya agha.+
7 O wee ruo n’ụbọchị Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya, bụ́ eze Juda, na Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere Jeruselem ibuso ya agha, ma ha enweghị ike ibuso ya agha.+