2 Samuel 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid wee wee iwe maka na Jehova wesoro Ọza oké iwe, e wee kpọwa ebe ahụ Pirez-ọza ruo taa.+ 1 Ihe E Mere 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee wee iwe+ maka na Jehova wesoro Ọza oké iwe; e wee kpọwa ebe ahụ Pirez-Ọza ruo taa.