1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+ 1 Ihe E Mere 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa.
31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+
27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa.