1 Ihe E Mere 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+ 1 Ihe E Mere 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a niile bụ ụmụ Himan, onye na-ahụrụ eze ọhụụ+ n’ihe metụtara ezi Chineke, onye na-eweli mpi ya iji too Chineke; ezi Chineke wee nye Himan ụmụ nwoke iri na anọ na ụmụ nwaanyị atọ.+
33 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eje ozi, ha na ụmụ ha: Site n’ụmụ Kohat, Himan+ onye ọbụ abụ, nwa Joel,+ nwa Samuel,+
5 Ndị a niile bụ ụmụ Himan, onye na-ahụrụ eze ọhụụ+ n’ihe metụtara ezi Chineke, onye na-eweli mpi ya iji too Chineke; ezi Chineke wee nye Himan ụmụ nwoke iri na anọ na ụmụ nwaanyị atọ.+