1 Ihe E Mere 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+ Ilu 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.
7 Ọnụ ọgụgụ ha na ụmụnne ha bụ́ ndị a zụrụ azụ ịbụrụ Jehova abụ+ dị narị mmadụ abụọ na iri asatọ na asatọ, ha niile bụ ndị ọkà.+
29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.