1 Ndị Eze 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge ahụ, Sọlọmọn+ kpọrọ+ ndị okenye+ Izrel, ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna,+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta n’ebe Eze Sọlọmọn nọ na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn+ bugote igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova.
8 N’oge ahụ, Sọlọmọn+ kpọrọ+ ndị okenye+ Izrel, ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna,+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta n’ebe Eze Sọlọmọn nọ na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn+ bugote igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova.