4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+
12 n’ihi na ọrụ a nke ijere ọha mmadụ ozi abụghị naanị iji na-enye ndị nsọ+ ihe na-akpa ha n’ụba, kamakwa iji jupụta n’ọtụtụ okwu ekele a na-enye Chineke.