2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ 1 Ihe E Mere 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya. 2 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.
4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+