2 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gaa gwa ohu m Devid, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi?+ 1 Ndị Eze 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ, kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+ 1 Ihe E Mere 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.
19 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ, kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+
8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.